Nkwupụta mmehie
1 Asịrị m, "Aga m elezi anya nʼụzọ m niile
ma debe ire m ka m ghara ikwuhie39:1 Job 2:10; Abụ 34:13; Jem 3:5-12;
aga m eji ihe kechie ọnụ m
mgbe m nọ nʼetiti ndị ajọ omume."
1 Asịrị m, "Aga m elezi anya nʼụzọ m niile
ma debe ire m ka m ghara ikwuhie39:1 Job 2:10; Abụ 34:13; Jem 3:5-12;
aga m eji ihe kechie ọnụ m
mgbe m nọ nʼetiti ndị ajọ omume."
+581 estão orando agora.
Junte-se à corrente de oração.