Pular para o conteúdo
Publicidade

Abụ Ọma 40

Abụ ekele

1 Eji m ndidi chere Onyenwe anyị,

tụgharịkwutere m, nụkwaara akwa m.

2 O sitere nʼolulu na-amị amị,

nke apịtị na ụrọ juru, sepụta m;

o guzobere ụkwụ m abụọ nʼelu oke nkume,

nyekwa m ebe siri ike ka m guzo.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também