Pular para o conteúdo
Publicidade

Salmos 51

Ekpere maka mgbaghara mmehie

1 O Chineke, meere m ebere,

nʼihi ịhụnanya gị nke na-adịgide adịgide;

nʼihi oke ọmịiko gị,

hichapụ njehie m niile.

2 Sachapụ mmehie m niile,51:2 Aịz 43:25; Aịz 44:22; Kọl 2:14.

ma mee m ka m dị ọcha.

3 Nʼihi na amaara m njehie m niile,

mmehie m dịkwa nʼihu m mgbe niile.

Veja também