Pular para o conteúdo
Publicidade

Salmos 51

2 Sachapụ mmehie m niile,51:2 Aịz 43:25; Aịz 44:22; Kọl 2:14.

ma mee m ka m dị ọcha.

3 Nʼihi na amaara m njehie m niile,

mmehie m dịkwa nʼihu m mgbe niile.

4 bụkwa naanị gị ka m mehiere megide,

mee ihe ahụ bụ ihe ọjọọ nʼihu gị,

nke mere na bụ onye na-ekpe ikpe ziri ezi mgbe na-ekwu okwu,

na onye ezi omume mgbe na-ekpe ikpe.

Veja também