Pular para o conteúdo
Publicidade

Abụ Ọma 55

12 A sị na bụ onye iro ji m eme ihe ọchị,

apụrụ m ịnagide ya;

a sịkwa na bụ onye iro na-eweli onwe ya megide m,

apụrụ m izonarị onwe m site nʼebe nọ.

13 Maọbụ gị, nwoke dịka m,

onye mụ na ya dị na mma, enyi m ọma,

14 onye mụ na ya na-enwe mmekọrịta dị ụtọ na mbụ,

nʼụlọ Chineke,

ka anyị na-ejegharị

nʼetiti ọha mmadụ bịara ife ofufe.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também