Pular para o conteúdo
Publicidade

Abụ Ọma 65

Ịdị mma na ịdị ike nke Chineke

1 I kwesiri otuto, O Chineke, nʼime Zayọn;

bụ gị ka anyị ga-emezuru nkwa anyị,

2 O gị onye na-anụ ekpere,

bụ gị ka mmadụ niile ga-abịakwute,65:2 Aịz 66:23

3 Mgbe mmehie na-anyịgbu anyị,

gbaghara anyị njehie anyị niile.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também