Pular para o conteúdo
Publicidade

Abụ Ọma 69

26 Ha na-akpagbu ndị ahụ i merụrụ ahụ,

na-ekwukwa banyere ihe mgbu ndị ahụ i kwohịara ahụ.

27 Boo ha ebubo ajọ omume tụkwasị nʼelu ajọ omume,

ekwekwala ka ha keta oke na ezi omume69:27 Maọbụ, nzọpụta gị.

28 Mee ka e hichapụ aha ha site nʼakwụkwọ nke ndụ,

ka a hapụ idekọta aha ha na nke ndị ezi omume.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também