Pular para o conteúdo
Publicidade

Abụ Ọma 71

20 Nʼagbanyeghị na i meela ka m gabiga ọtụtụ nsogbu

nke dị ilu,

ga-atụte ndụ m ọzọ;

site nʼebe dị omimi nke ụwa,

ga-adọkpụpụta m ọzọ.

21 ga-eme m ka m dịrị ukwuu karịa ka m dị na mbụ.

ga-akasịkwa m obi ọzọ.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também