Pular para o conteúdo
Publicidade

Abụ Ọma 73:2,3,16,17

2 Ma mụ onwe m, ọ fọdụrụ nwantịị ka m zọhie ụkwụ,

ọ fọdụrụ nwantịị ka ụkwụ m gbụchapụ.

3 Nʼihi na e kwosara m ndị mpako ekworo73:3 Abụ 37:1,7; Ilu 23:17;

mgbe m hụrụ ịba ụba73:3 Maọbụ, udo nke ndị ajọ omume.73:3 Job 21:5-16; Jer 12:1

16 Mgbe m gbalịrị ịghọta ihe ndị a niile,

ọ ghọọrọ m ihe mwute,

17 tutu ruo mgbe m bara nʼebe nsọ Chineke;

mgbe ahụ ka m ghọtara ihe ga-eme ha nʼikpeazụ.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.