Pular para o conteúdo
Publicidade

Abụ Ọma 91

Chineke onye na-echebe anyị

1 Onye ahụ na-ebi nʼebe mgbaba Onye kachasị ihe niile elu

ga-ezu ike nʼokpuru ndo Onye pụrụ ime ihe niile.

2 Nke a ka m ga-ekwu maka Onyenwe anyị, "bụ ebe mgbaba m na ebe nchebe m e wusiri ike,

Chineke m, onye m na-atụkwasị obi m."

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também