Pular para o conteúdo
Publicidade

Abụ Ọma 91

9 bụrụ na i mee Onye kachasị ihe niile elu ebe obibi gị,

bụladị Onyenwe anyị, onye bụ ebe mgbaba m,

10 mgbe ahụ, ihe ọjọọ ọbụla enweghị ike ịdakwasị gị;

ihe ike ọbụla enweghị ike ịbịaru ụlọ obibi gị nso.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também