Pular para o conteúdo
Publicidade

Abụ Ọma 92

Ekele maka ịdị mma Chineke

1 bụ ihe ziri ezi ito Onyenwe anyị,

na iti egwu nye aha gị, gị Onye kachasị ihe niile elu,

2 ikwupụta ịhụnanya gị nʼụtụtụ,

na ikwesi ntụkwasị obi gị nʼabalị,

3 jiri ihe iti egwu ụbọ akwara

na une bụọrọ gị abụ dị ụtọ.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também