89 O Onyenwe anyị, okwu gị na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi;119:89 Aịz 40:8; Mat 24:35; 1Pt 1:25
ọ na-eguzosi ike nʼeluigwe.
90 Ikwesi ntụkwasị obi gị na-adịgide site nʼọgbọ ruo nʼọgbọ;
ọ bụ gị kere ụwa, ọ na-eguzosikwa ike.