Pular para o conteúdo
Publicidade

Abụ Ọma 13

Ekpere maka nnapụta

1 Ruo ole mgbe ka i ga-echefu m Onyenwe anyị?

Ruo ole mgbe ka i ga-ezonarị m ihu gị?13:1 Job 13:24; Abụ 89:46

2 Ruo ole mgbe ka mụ na mmụọ m ga na-agba mgba

nọdụkwa na-eru ụjụ kwa ụbọchị nʼime mkpụrụobi m?

Ruo ole mgbe ka ndị iro m ga-anọgide na-emeri m?

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também