Publicidade

Salmos 139

13 bụ gị kpụrụ akụkụ niile dị m nʼahụ.

bụkwa gị jikọtara ha niile ka ha bụrụ otu mmadụ nʼime afọ nne m.

14 Ana m eto gị nʼihi na abụ m onye e sitere nʼoke egwu na ebube kee;

ọrụ gị niile dị ebube;

amaara m nke a nke ọma.

15 Ụdịdị m abụghị ihe zoro ezo nʼebe nọ

mgbe a kpụrụ m nʼebe nzuzo ahụ,

mgbe a kpakọtara m nʼebe omimi nke ụwa.

16 Anya gị abụọ hụrụ ahụ m mgbe na-enweghị ụdịdị ọbụla.

E dere ụbọchị niile a kwadoro m nʼime akwụkwọ gị

tupu otu nʼime ha adịrị.

17 Lee ka echiche na-eche banyere m si dị oke ọnụahịa, o Chineke!

Leekwa ka ha si dị ukwuu.

Veja também

Bíblia Online Bíblia Online

Bíblia Online • Versão: 2026-07-05_19-25-13-