Pular para o conteúdo
Publicidade

Abụ Ọma 144

Abụ nke dike nʼagha

1 Otuto dịrị Onyenwe anyị, onye bụ oke nkume m,

onye na-ezi aka m abụọ ibu agha,

na mkpịsịaka m ịlụ ọgụ.

2 bụ Chineke m, onye jupụtara nʼịhụnanya, bụrụkwa ebe mgbaba m e wusiri ike,

ebe m e wusiri ike na onye mgbapụta m,

bụ ọta m, onye m na-agbaba nʼime ya,

onye ji aka ike mee ka ndị dị iche iche nọdụ nʼokpuru m.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também