Pular para o conteúdo
Publicidade

Abụ Ọma 149

Abụ otuto

1 Toonu Onyenwe anyị!

Bụkuonụ Onyenwe anyị abụ ọhụrụ.

Bụọnụ abụ ito ya nʼetiti ndị nsọ ya.

3 Ka ha jiri ite egwu too aha ya

ka ha jiri ọyọ na ụbọ akwara kpọọrọ ya egwu.

4 Nʼihi na ihe banyere ndị ya na-atọ Onyenwe anyị ụtọ.

na-eji nzọpụta149:4 Abụ 132:16; Aịz 61:10 kpukwasị ndị dị umeala nʼobi nʼisi dịka okpueze.

5 Ka ndị nsọ ṅụrịa ọṅụ nʼime nsọpụrụ a,

bụkwaa abụ nʼihi ọṅụ nʼelu ihe ndina ha.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também