Pular para o conteúdo
Publicidade

Abụ Ọma 24

5 Ha ga-anata ngọzị site nʼaka Onyenwe anyị,

natakwa mkpepụta site nʼaka Chineke Onye nzọpụta ha.

6 Otu a ka ga-adịrị ọgbọ ndị ya,

bụ ndị na-achọ ihu gị, Chineke nke Jekọb. Sela

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também