Pular para o conteúdo
Publicidade

Abụ Ọma 27

Abụ nke iguzosi ike

1 Onyenwe anyị bụ ìhè27:1 Aịz 60:19-20; Mai 7:8 m na nzọpụta m,

onye ka m ga-atụ egwu ya?

Onyenwe anyị bụ ebe siri ike nke ndụ m,

bụkwa onye ka m ga-atụ egwu?

2 Mgbe ndị na-eme ihe ọjọọ busoro m agha

ka ha ripịa anụ ahụ m,

bụ ndị iro m na ndị kpọrọ m asị,

bụ ndị ga-asọ ngọngọ ma dakwaa.

3 bụrụ na usuu ndị agha agbaa m gburugburu,

obi m agaghị atụ ụjọ ọbụla;

bụladị na agha adaa imegide m,

nʼoge ahụ, ka m ga-enwe ntụkwasị obi.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também