Pular para o conteúdo
Publicidade

Salmos 36

7 Lee ka ịhụnanya gị nke na-adịghị agwụ agwụ si dị oke ọnụahịa, O Chineke!

Ụmụ mmadụ na-agbaba nʼokpuru ndo nke nku gị abụọ.

8 Ha na-eri oriri site nʼịba ụba nke ụlọakụ gị;

na-enyekwa ha mmiri site nʼiyi nke obi ụtọ gị.

9 Nʼihi na mmiri na-enye ndụ dị na gị;

bụkwa nʼìhè gị ka anyị na-ahụ ìhè.

Veja também