Pular para o conteúdo
Publicidade

Abụ Ọma 44

3 bụghị site na mma agha ha ka ha ji merie nweta ala a,

ha emerighị site nʼike nke aka ha;

bụ aka nri gị, aka gị,

na ìhè nke ihu gị nyere ha mmeri, nʼihi na hụrụ ha nʼanya.

4 bụ eze m na Chineke m,

onye na-ekpebi na Jekọb aghaghị inwe mmeri.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também