Pular para o conteúdo
Publicidade

Abụ Ọma 68

4 Bụkuo Chineke abụ, bụkuonụ aha ya abụ otuto,

toonu onye na-agba igwe ojii dịka ịnyịnya,

Onyenwe anyị bụ aha ya, ṅụrịa ọṅụ nʼihu ya.

5 bụ nna ndị nke na-enweghị nna, onye na-ekpechitere ndị di ha nwụrụ anwụ ọnụ ha,

onye a bụ Chineke, onye bi nʼebe ya dị nsọ.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também