Pular para o conteúdo
Publicidade

Abụ Ọma 68

5 bụ nna ndị nke na-enweghị nna, onye na-ekpechitere ndị di ha nwụrụ anwụ ọnụ ha,

onye a bụ Chineke, onye bi nʼebe ya dị nsọ.

6 Chineke na-eme ka ndị naanị ha nọ nwee ezinaụlọ,

na-eji ịbụ abụ dupụta ndị nọ nʼụlọ mkpọrọ,

ma ndị nnupu isi ka na-eme ka ha biri, nʼala kpọrọ nkụ.

Veja também