Ebighị ebi Chineke na ịdị mkpụmkpụ nke ndụ mmadụ
1 O Onyenwe anyị, ebe obibi ka gị onwe gị bụrịị nye anyị
nʼọgbọ niile.
2 Tupu e kee ugwu niile,90:2 Job 15:7; Ilu 8:25
na tupu a kpụọ ụwa na elu ụwa,
siterị na mgbe ebighị ebi ruo ebighị ebi, ị bụ Chineke.