Pular para o conteúdo
Publicidade

Abụ Ọma 90

10 Ogologo ụbọchị anyị niile nwere ike ruo afọ iri asaa,

maọbụ afọ iri asatọ, ma bụrụ na ike anyị adịgide,

ma otu dị, nke a ga-asị na bụ ya kachasị mma na-ejupụta na nsogbu na ịsụ ude,

nʼihi na ha na-agabiga ọsịịsọ, anyị onwe anyị na-efelakwa.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também