Pular para o conteúdo
Publicidade

Salmos 92

14 Ha ga-amị mkpụrụ, bụladị mgbe ha mere agadi.

Ha ga-ejupụtakwa nʼahịhịa ndụ,

15 na-ekwupụta, "Onyenwe anyị bụ Onye ziri ezi;

bụ Oke Nkume m, dịkwaghị ajọ omume dị nʼime ya."

Veja também