3 Matanụ na Onyenwe anyị bụ Chineke.
Ọ bụ ya onwe ya kere anyị,100:3 Job 10:3; Efe 2:10 ọ bụkwa ya nwe anyị,
anyị bụ ndị ya, igwe atụrụ nke ọ na-azụ.
4 Jirinụ ekele banye nʼọnụ ụzọ ama ya
jiri otuto baa nʼogige ya;
keleenụ ya, tookwa aha ya.