Pular para o conteúdo
Publicidade

Abụ Ọma 105

39 gbasara igwe ojii dịka ihe mkpuchi,

na ọkụ na-enye ìhè nʼabalị.

40 Ha rịọrọ ya, o zitere ha ụmụ nnụnụ kweel,

jirikwa achịcha si nʼeluigwe nyejuo ha afọ.

41 O tiwara nkume ahụ, mmiri sọpụtara;

sọgharịrị nʼime ọzara dịka iyi.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também