Pular para o conteúdo
Publicidade

Abụ Ọma 107

28 Mgbe ahụ, ha kpọkuru Onyenwe anyị nʼime nsogbu ha,

o mere ka ha pụta na mkpagbu ahụ niile.

29 O mere ka oke ifufe dere duu;

o mekwara ka ebili mmiri nke oke osimiri dajụọ.

30 Ha ṅụrịrị ọṅụ mgbe dajụrụ,

o duuru ha ruo ebe ha na-aga nʼudo.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também