Pular para o conteúdo
Publicidade

Abụ Ọma 116

Chineke na-anapụta

1 Ahụrụ m Onyenwe anyị nʼanya, nʼihi na nụrụ olu m;

nụrụ mkpu akwa m maka ebere.

2 Nʼihi na o gere m ntị,

aga m akpọku ya oge ndụ m niile.

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também