Pular para o conteúdo
Publicidade

Abụ Ọma 139

7 Ebee ka m ga-ezo onwe m si otu a zonarị Mmụọ gị?

Ebeekwa ka m pụrụ ịgbaga ka m si nʼihu gị zoo onwe m?

8 bụrụ na m arịgoro nʼeluigwe nọ nʼebe ahụ.

bụrụkwa na m arịda zoo onwe m nʼala mmụọ, nọkwa nʼebe ahụ.

9 bụrụ na m efepụ nʼisi ụtụtụ dịka nwa nnụnụ, felagaa

nʼebe dị nnọọ anya nke oke osimiri,

10 bụladị nʼebe ahụ ka aka gị ga na-edu m

aka nri gị ga-ejidesi m ike.

Veja também