Publicidade

Salmos 18

35 na-eme ka inyeaka nke nzọpụta gị bụrụ ọta m,

aka nri gị na-akwagidekwa m,

inyeaka gị emeela m ka m dị ukwuu.

36 na-edozi ụzọ sara mbara nye ụkwụ,

ka nkwonkwo ụkwụ m ghara ịgbụchapụ.

Veja também

Bíblia Online Bíblia Online

Bíblia Online • Versão: 2026-07-04_23-13-58-