Pular para o conteúdo
Publicidade

Salmos 34

8 Jiri aka gị tulee ma hụkwa na Onyenwe anyị dị mma;

onye a gọziri agọzi ka onye ahụ bụ, onye nke na-agbaba nʼime ya.

9 Tụọnụ egwu Onyenwe anyị, unu ndị nsọ ya,

nʼihi na dịghị ihe na-akọ ndị niile na-atụ egwu ya.

10 Agụụ nwere ike ịgụ ụmụ ọdụm, ike pụkwara ịgwụ ha,

ma ihe ọbụla bụ ihe ọma agaghị akọ ndị niile na-achọ Onyenwe anyị.

11 Ụmụ m, bịanụ gee m ntị;

aga m ezi unu ihe ịtụ egwu Onyenwe anyị bụ.

Veja também