Pular para o conteúdo
Publicidade

Abụ Ọma 44

6 Atụkwasịghị m obi m nʼụta m,

mma agha m anaghị enye m mmeri;

7 ma i na-enye anyị mmeri nʼebe ndị iro anyị nọ,

na-eme ka ihere mee ndị na-eguzogide anyị.

8 Nʼime Chineke ka ịnya isi anyị dị ogologo ụbọchị niile,

anyị ga-eto aha gị ruo mgbe ebighị ebi. Sela

Estes versículos te tocaram? Ore agora!

+581 estão orando agora.

Junte-se à corrente de oração.

Veja também